Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Julaị p. 9
  • Na-akụzi Ihe Otú Ọ Ga-eru n’Obi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-akụzi Ihe Otú Ọ Ga-eru n’Obi
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Na-ajụ Ajụjụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Jiri Okwu Chineke Na-akụzi Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Na-ekpe Ekpere ma Si Otú Ahụ Nabata Enyemaka Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịkwụsị Ịna-eme Omume Na-adịghị Mma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Julaị p. 9

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA | MEE KA OZI ỌMA NA-ATỌKWU GỊ ỤTỌ

Na-akụzi Ihe Otú Ọ Ga-eru n’Obi

Irubere Chineke isi na-esi n’obi. (Ilu 3:1) N’ihi ya, anyị kụziwe ihe, anyị kwesịrị ịgbalị kụzie ya otú ọ ga-eru ndị mmadụ n’obi. Olee otú anyị ga-esi eme ya?

Ihe ị ga-eme abụghị naanị ịkụziri mmadụ eziokwu Baịbụl. Kama, kụziekwara ya otú ọ ga-esi na-eme ihe ndị ahụ eme na otú ya na Jehova ga-esi dị ná mma. Mee ka ọ ghọta otú iwu Chineke si egosi na Chineke nwere ịhụnanya, na ọ dị mma, nakwa na ọ bụ onye ezi omume. Jiri ajụjụ chọpụta otú obi dị ya maka ihe ndị ọ na-amụta. Nyere ya aka ịmata uru ndị ọ ga-erite ma ọ gbanwee echiche ma ọ bụ àgwà na-adịghị mma o nwere. Ị chọpụta na onye ị na-amụrụ ihe ji obi ya niile hụ Jehova n’anya, obi ga na-atọkwu gị ụtọ.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NA-ENWE ỌṄỤ A NA-ENWE N’IHI IME NDỊ NA-ESO ỤZỌ—NA-EME KA OTÚ I SI EZI OZI ỌMA KA MMA—NA-AKỤZI IHE OTÚ Ọ GA-ERU N’OBI, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Foto si na vidio bụ́ ‘Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe N’ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-eme Ka Otú I Si Ezi Ozi Ọma Ka Mma—Na-akụzi Ihe Otú Ọ Ga-eru n’Obi.’ Ebe Linda jụrụ Joy ajụjụ ka ha nọ na-amụ Baịbụl.

    Gịnị mere Linda ji jụọ Joy, sị: “Ì chebakwuuru ihe anyị mụrụ na Mọnde echiche?”

  • Foto si na vidio bụ́ ‘Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe N’ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-eme Ka Otú I Si Ezi Ozi Ọma Ka Mma—Na-akụzi Ihe Otú Ọ Ga-eru n’Obi.’ Ebe Linda na-akọwara Joy Akwụkwọ Nsọ.

    Olee otú Linda si nyere Joy aka ịmata na iwu ndị Jehova nyere na-egosi na ọ hụrụ ya n’anya?

  • Foto si na vidio bụ́ ‘Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe n’Ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-eme Ka Otú I Si Ezi Ozi Ọma Ka Mma—Na-akụzi Ihe Otú Ọ Ga-eru n’Obi.’ Ebe Joy na-ege Linda ntị.

    Ihe anyị na-akụzi ruo onye anyị na-akụziri ihe n’obi, ọ ga-eme ka ọ na-emekwu nke ọma

    Olee otú Linda si nyere Joy aka ịmata otú ọ ga-esi gosi na ọ hụrụ Chineke n’anya?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya