Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mach p. 7
  • Na-ajụ Ajụjụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-ajụ Ajụjụ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Na-akụzi Ihe Otú Ọ Ga-eru n’Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Jiri Okwu Chineke Na-akụzi Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Na-ekpe Ekpere ma Si Otú Ahụ Nabata Enyemaka Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka ḷbụ Ndị Enyi Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mach p. 7
Ebe di na nwunye na-enye otu nwoke traktị mgbe ha ji ihe a na-akwagharị akwagharị na-ezi ozi ọma n’ụzọ.

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA | MEE KA OZI ỌMA NA-ATỌKWU GỊ ỤTỌ

Na-ajụ Ajụjụ

Jehova “Chineke bụ́ onye obi ụtọ” chọrọ ka obi na-atọ anyị ụtọ n’ozi ya. (1 Tim. 1:11) Obi ga na-atọkwu anyị ụtọ n’ozi anyị ma anyị na-emekwu nke ọma n’ozi ọma. Ịjụ ajụjụ nwere ike ime ka ndị anyị na-agwa okwu nwee mmasị ige anyị ntị, ọ bụkwa ụzọ dị mma isi malite mkparịta ụka. Ajụjụ nwere ike ime ka ndị mmadụ chebara ihe anyị na-agwa ha echiche. (Mat. 22:41-45) Ọ bụrụ na anyị ajụọ ajụjụ ma gee ntị ka onye anyị jụrụ ajụjụ na-azaghachi, ọ ga-eme ka onye ahụ mata na anyị ji ya kpọrọ ihe. (Jems 1:19) Ihe onye ahụ zara nwere ike inyere anyị aka ịma ihe anyị ga-ekwu iji ruo ya n’obi.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NA-ENWE ỌṄỤ A NA-ENWE N’IHI IME NDỊ NA-ESO ỤZỌ—NA-EME KA OTÚ I SI EZI OZI ỌMA KA MMA—NA-AJỤ AJỤJỤ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Foto si na vidio bụ́ ‘nweta ọṅụ dị n’ime ndị na-eso ụzọ—na-emekwu nke ọma—na-ajụ ajụjụ.’ Ebe Joy biliiri otu agadi nwaanyị n’oche n’ụgbọ okporo igwe.

    Olee àgwà ọma ndị Joy kpara?

  • Foto si na vidio bụ́ ‘nweta ọṅụ dị n’ime ndị na-eso ụzọ—na-emekwu nke ọma—na-ajụ ajụjụ.’ Ebe Linda na-akọwara Joy onwe ya.

    Olee otú Linda si jiri ajụjụ gosi na o nwere mmasị n’ebe Joy nọ?

  • Foto si na vidio bụ́ ‘nweta ọṅụ dị n’ime ndị na-eso ụzọ—na-emekwu nke ọma—na-ajụ ajụjụ.’ Ebe Joy na-aza ajụjụ Linda jụrụ ya.

    Olee otú Linda si jiri ajụjụ mee ka Joy nwekwuo mmasị n’ozi ọma?

  • Foto si na vidio bụ́ ‘nweta ọṅụ dị n’ime ndị na-eso ụzọ—na-emekwu nke ọma—na-ajụ ajụjụ.’ Ebe Linda jụrụ Joy ajụjụ mgbe ọ gụchaara ya otu amaokwu Baịbụl.

    Olee otú Linda si jiri ajụjụ nyere Joy aka ichebara ihe ọ na-agwa ya echiche?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya