Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mach p. 13
  • Jiri Okwu Chineke Na-akụzi Ihe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jiri Okwu Chineke Na-akụzi Ihe
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Na-ajụ Ajụjụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Na-akụzi Ihe Otú Ọ Ga-eru n’Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Na-ekpe Ekpere ma Si Otú Ahụ Nabata Enyemaka Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịkwụsị Ịna-eme Omume Na-adịghị Mma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mach p. 13

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA | MEE KA OZI ỌMA NA-ATỌKWU GỊ ỤTỌ

Jiri Okwu Chineke Na-akụzi Ihe

Okwu Chineke na-akpa ike. (Hib. 4:12) O nwedịrị ike iru ndị na-ekweghị na Chineke n’obi. (1 Tesa. 1:9; 2:13) Obi na-atọ anyị ezigbo ụtọ ma anyị nyere mmadụ aka, ya aghọta ihe ọhụrụ ọ na-amabughị na Baịbụl.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NA-ENWE ỌṄỤ A NA-ENWE N’IHI IME NDỊ NA-ESO ỤZỌ—NA-EME KA OTÚ I SI EZI OZI ỌMA KA MMA—NA-EME KA OKWU CHINEKE NA-AKPA IKE N’AHỤ́ NDỊ Ị NA-EZI OZI ỌMA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Foto si na vidio bụ́ Nweta ỌṅỤ Dị N’ime Ndị Na-Eso Ụzọ—Na-emekwu Nke Ọma—Na-eme Ka Okwu Chineke Na-akpa Ike N’ahụ́ Ndị Ị Na-ezi Ozi Ọma.’ Ebe Linda na-ege ntị ka Joy na-agụpụta otu amaokwu Baịbụl.

    Olee otú Linda si mee ka Okwu Chineke kpaa ike n’ahụ́ Joy mgbe o nyeere ya aka ịhụ ihe mere o ji dị mma ịchọpụta ihe Okwu Chineke kwuru?

  • Foto si na vidio bụ́ Nweta ỌṅỤ Dị N’ime Ndị Na-Eso Ụzọ—Na-emekwu Nke Ọma—Na-eme Ka Okwu Chineke Na-akpa Ike N’ahụ́ Ndị Ị Na-ezi Ozi Ọma.’ Ebe Linda na-ege ntị ka Joy na-agụpụta otu amaokwu Baịbụl.

    Olee otú Linda si mee ka Okwu Chineke kpaa ike n’ahụ́ Joy mgbe ọ gwara ya gụpụta amaokwu Baịbụl, meekwa ka ihe mere e ji gụọ ebe ahụ doo ya anya?

  • Foto si na vidio bụ́ Nweta ỌṅỤ Dị N’ime Ndị Na-Eso Ụzọ—Na-emekwu Nke Ọma—Na-eme Ka Okwu Chineke Na-akpa Ike N’ahụ́ Ndị Ị Na-ezi Ozi Ọma.’ Ebe Joy na-amụmụrụ Linda ọnụ ọchị.

    Olee ihe gosiri na amaokwu Baịbụl ahụ ruru Joy n’obi, oleekwa otú i chere obi dị Linda maka ya?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya