Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Nọvemba p. 5
  • Nọvemba 23-29

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 23-29
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Nọvemba p. 5

November 23-29

LEVITIKỌS 6-7

  • Abụ nke 46 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Àjà Ekele”: (Nkeji 10)

    • Lev. 7:​11, 12​—Otu n’ime àjà udo a na-achụ bụ àjà ekele nke mmadụ na-eji obi ya niile chụọ n’ihi na obi dị ya ụtọ (w19.11 22 ¶9)

    • Lev. 7:​13-15​—Ebe ọ bụ na onye wetara àjà udo na ndị ezinụlọ ya na-eri ihe ahụ a chụrụ n’àjà, e nwere ike ikwu na ha na Jehova na-erikọ nri nke pụtara na ya na ha dị ná mma (w00 8/15 15 ¶15)

    • Lev. 7:20​—Ọ bụ naanị ndị dị ọcha n’ihu Chineke nwere ike ịchụ àjà udo a ga-anabata (w00 8/15 19 ¶8)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Lev. 6:13—Gịnị ka ndị Juu kweere banyere otú ọkụ ahụ na-ere n’elu ebe ịchụàjà si malite, ma gịnị ka ihe Baịbụl kwuru na-egosi? (it-1 833 ¶1)

    • Lev. 6:25—Olee otú àjà mmehie si dị iche n’àjà nsure ọkụ na àjà udo? (si 27 ¶15)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Lev. 6:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwa ya gbasara otu ihe dị n’Ụlọ Nche nke ọhaneze nke 2, nke afọ 2020, nyekwa ya magazin ahụ. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughi ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwazie onye nwe ụlọ gbasara jw.org, nyekwa ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 11)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 178-179 ¶12-13 (th ihe ọmụmụ nke 6)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 18

  • Bụrụ Enyi Jehova—Na-ekele Onye Meere Gị Ihe: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, o kwe mee, gwa ụmụaka ndị ị họọrọ ka ha gbagote n’ikpo okwu gị ajụọ ha ajụjụ gbasara vidio ahụ.

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bt Isi nke 1 ¶10-15 na chaatị dị na peeji nke 12

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 37 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya