Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Nọvemba p. 4
  • Nye Jehova Ihe Kacha Mma I Nwere

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nye Jehova Ihe Kacha Mma I Nwere
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mee Ike Gị Niile n’Ozi Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • “Mụ Onwe M Ga-anọnyere Ọnụ Gị”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Àjà Otuto Ndị Na-eme Jehova Obi Ụtọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2000
  • Isiokwu Ndị Dị na Teta! A
    Teta!—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Nọvemba p. 4
Foto Ndị Na-egosi: Jehova nabatara ụmụ Izrel iji ihe dị iche iche achụrụ ya àjà. 1. Ntụ ọka e gwere nke ọma. 2. Nduru. 3. Ezinụlọ na-ewetara onye nchụàjà atụrụ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LEVITIKỌS 4-5

Nye Jehova Ihe Kacha Mma I Nwere

5:5-7, 11

O nweghị onye Izrel ịda ogbenye nwere ike igbochi ime ka ya na Jehova dịrị ná mma. Onye kachadị daa ogbenye n’ime ha nwere ike inye Jehova onyinye, ya anabata ya, ọ bụrụhaala na onye ahụ nyere ihe kacha mma o nwere. O nwere ike inye ntụ ọka. Ma, Jehova chọrọ ka ọ bụrụ nke “e gwere nke ọma,” ụdị nke a na-eji emere onye ọbịa a na-akwanyere ùgwù achịcha. (Jen. 18:6) Taa, Jehova na-anabata “àjà otuto” kacha mma anyị nwere ike inye ya n’agbanyeghị otú ihe si dịrị anyị.—Hib. 13:15.

Ọ bụrụ na ọrịa emee ka ị ghara ịna-emelizi ihe ndị ị na-emebu n’ofufe Jehova, olee otú ihe a nwere ike isi gbaa gị ume?

Foto Ndị Na-egosi: Ebe ụmụnna nwaanyị abụọ na-enye ‘àjà otuto’ kacha mma ha nwere. 1. Ebe otu nwanna nwaanyị na-eje ozi ná mba ọzọ na-ezi otu nwaanyị ozi ọma n’ahịa. 2. Ebe otu nwanna nwaanyị mere agadi nọ n’ụlọ ya na-ede akwụkwọ ozi o ji ezi ozi ọma.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya