AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | HOSIA 8-14
Mee Ike Gị Niile n’Ozi Jehova
Iji ike gị niile jeere Jehova ozi na-eme ya obi ụtọ, na-abakwara gị uru
MMEKỌRỊTA GỊ NA JEHOVA
Nye Jehova àjà otuto gị
Jehova ga-agbaghara gị mmejọ, mee ka i nweta ihu ọma ya, gị na ya abụrụkwa enyi
Ị ga-ahụ uru dị n’ime ihe Jehova kwuru, ị ga na-enwekwukwa mmasị ịdị na-eto ya
Olee ụzọ ndị m nwere ike isi jiri ike m niile jeere Jehova ozi?