Ebe Mozis na-akụziri ndị Chineke abụ e ji eto Jehova
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Mụta Ihe n’Ihe Atụ Ndị Dị n’Abụ E Si n’Ike Mmụọ Nsọ Dee
Ihe anyị na-akụzi nwere ike ịdị ka igirigi (Diut. 32:2, 3; w20.06 10 ¶8-9; lee ihe e sere n’ihu akwụkwọ a)
Ọ bụ Jehova bụ Oké Nkume ahụ (Diut. 32:4; w09 5/1 14 ¶4)
Jehova na-echebe ndị ya otú ahụ ugo si echebe ụmụ ya (Diut. 32:11, 12; w01 10/1 9 ¶7)
Olee ebe i nwere ike ịchọta ihe atụ ndị dị mma ị ga-eji kụzie ihe?