Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Nọvemba p. 2
  • Otú Jehova Si Keere Ụmụ Izrel Ala Gosiri na Ọ Ma Ihe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Otú Jehova Si Keere Ụmụ Izrel Ala Gosiri na Ọ Ma Ihe
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova Lụchiteere Ndị Izrel Ọgụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Chebe Ihe Nketa Dị Oké Ọnụ Ahịa I Nwere
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ndụmọdụ Ikpeazụ Joshụa Nyere Mba Izrel
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Jehova Na-eme Ka Ndị Ya Dị Iche n’Ụwa
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Nọvemba p. 2
Foto ndị na-egosi: 1. Ebe Jekọb na-ebu amụma banyere ụmụ ya mgbe ọ nọ n’ọnụ ọnwụ. 2. Map na-egosi Ala Nkwa ahụ na otú e si keere ya ebo iri na abụọ nke Izrel.

Ebe Jekọb na-ebu amụma banyere ụmụ ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Otú Jehova Si Keere Ụmụ Izrel Ala Gosiri na Ọ Ma Ihe

Jehova kwuru ka e fee nza. O nwere ike ịbụ ka e jiri ya mata ebe a ga-ekenye ebo nke ọ bụla ala (Josh. 18:10; it-1 359 ¶1)

Jehova mere ka amụma Jekọb buru mgbe ọ nọ n’ọnụ ọnwụ mezuo (Josh. 19:1; it-1 1200 ¶1)

Jehova hapụrụ ndị Izrel ka ha jiri aka ha kpebie otú ala a ga-ekenye ebo nke ọ bụla ga-eburu n’ibu (Josh. 19:9; it-1 359 ¶2)

E kere ala niile otú ọ na-agaghị akpata esemokwu ma ọ bụ mee ka otu ebo nwewara ebo ọzọ anyaụfụ. Olee otú ihe a si emesi gị obi ike banyere otú Jehova ga-esi hazie ihe n’ụwa ọhụrụ?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya