AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ndụmọdụ Ikpeazụ Joshụa Nyere Mba Izrel
“Kpacharanụ anya mgbe niile ka unu hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya” (Josh. 23:11)
Unu na mba ndị ọzọ akpakọrịtala (Josh. 23:12, 13; it-1 75)
Tụkwasịnụ Jehova obi (Josh. 23:14; w07 11/1 26 ¶19-20)
Olee otú ndụmọdụ Joshụa ga-esi nyere anyị aka ịnọgide na-efe Jehova?