Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Jenụwarị p. 10
  • Febụwarị 7-13

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 7-13
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Jenụwarị p. 10

Febụwarị 7-13

1 SAMUEL 1-2

  • Abụ nke 44 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Kọọrọ Jehova Obi Gị n’Ekpere”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • 1 Sam. 2:10​—Gịnị mere Hana ji rịọ Jehova ka ‘o nye eze ya ike’ mgbe a na-enwebeghị eze bụ́ mmadụ na-achị Izrel? (w05 3/15 21 ¶5)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Sam. 1:​1-18 (th ihe ọmụmụ nke 12)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka Nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, jirikwanụ ntakịrị oge kwurịta ihe dị n’ebe e dere, “Ịmụ Baịbụl Otú Ga-akacha Baara Gị Uru.” (th ihe ọmụmụ nke 20)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi isi nke 03 nọmba nke 5 (th ihe ọmụmụ nke 13)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 133

  • “Ndị Na-eto Eto, Na-akọrọnụ Ndị Mụrụ Unu Obi Unu”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ihe Mere Mgbe M Na-eto Eto​—Olee Otú M Ga-esi Eme Ka Mụ na Mpa M na Mma M Na-ekwurịta Okwu?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 21 ¶14-22

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 113 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya