Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 20 p. 23
  • Mee Ka Okwu Mmechi Gị Kpoo Ọkụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee Ka Okwu Mmechi Gị Kpoo Ọkụ
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Okwu Mmechi nke Dị Irè
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Kọwaa Ihe Ị Gụrụ n’Akwụkwọ Nsọ Otú Ga-edo Anya
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Gbalịa Ka Ihe Ị Na-ekwu Ruo Ndị Mmadụ n’Obi
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Mee Ka Uru Ihe Ị Na-ekwu Bara Doo Anya
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 20 p. 23

IHE ỌMỤMỤ NKE 20

Mee Ka Okwu Mmechi Gị Kpoo Ọkụ

Amaokwu Baịbụl

Ekliziastis 12:13, 14

IHE Ị GA-EME: I mechiwe okwu gị, gbaa ndị na-ege ntị ume ka ha jisie ike mee ihe ha mụtara.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • I mechiwe okwu gị, ka ihe ị ga-ekwu daba n’isiokwu ihe omume gị. Kwughachi isiokwu gị na ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ n’okwu gị.

  • Gbaa ndị na-ege gị ntị ume. Gwa ndị na-ege gị ntị ihe ha kwesịrị ime, gwakwa ha ezigbo ihe mere ha ji kwesị ime ya. Jiri ịnụ ọkụ n’obi kwuo okwu otú gosiri na ihe ị na-ekwu doro gị anya nakwa na ọ dị mkpa.

  • Ka ihe ị ga-ekwu ma i mechiwe okwu gị dị nkenke ma dị mfe nghọta. Ekwula ihe ọhụrụ ná mmechi okwu gị. Kwuo okwu ole na ole iji gbaa ndị ị na-agwa okwu ume ka ha mee ihe ha mụtara.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Agbala ọsọ ma okwu gị gwụwa, ewedatakwala olu gị. Ka ihe ndị ikpeazụ ị ga-ekwu gosi na i mechiwala okwu gị.

N’OZI ỌMA

Ná mmechi okwu gị, kwughachi isi ihe ị chọrọ ka onye ị na-agwa okwu cheta. Ọ bụrụ na mkparịta ụka unu kwụsịrị n’ụzọ, jiri ihe na-agba ume mechie okwu gị. Ọ bụrụgodị na mmadụ kparịrị gị, kwuo okwu otú ga-eme ka o nwee mmasị ige ntị n’oge ọzọ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya