Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Septemba p. 9
  • “Olee Mgbe Unu Ga-akwụsị Ịkwụ Ụzọ Ebe Abụọ?”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Olee Mgbe Unu Ga-akwụsị Ịkwụ Ụzọ Ebe Abụọ?”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Kwe Ka Jehova Kasie Gị Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • B8 Ụlọ Nsọ Solomọn Rụrụ
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Ihe Anyị Mụtara Gbasara Otú Anyị Ga-esi Na-agwa Ndị Ọzọ Okwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ọ Gbachiteere Ofufe Chineke
    Ṅomie Okwukwe Ha
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Septemba p. 9
Ebe Ịlaịja, ndị amụma Bel, na ndị ọzọ nọ na-ele anya ka ọkụ si n’eluigwe repịa àjà a na-esu ọkụ dị n’elu ebe ịchụàjà.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Olee Mgbe Unu Ga-akwụsị Ịkwụ Ụzọ Ebe Abụọ?”

Ịlaịja mere ka o doo ndị Izrel anya na ha kwesịrị ikpebi chi ha ga-efe (1 Eze 18:21; w17.03 14 ¶6)

Bel bụ chi na-adịghị ndụ (1 Eze 18:25-29; ia 88 ¶15)

Jehova mere ihe pụrụ iche gosiri na ya bụ Chineke (1 Eze 18:36-38; ia 90 ¶18)

Ịlaịja gwara ndị Izrel ka ha gosi na ha nwere okwukwe. Otú ha ga-esi eme ya bụ irubere Jehova isi. (Diut. 13:5-10; 1 Eze 18:40) Taa, otú anyị si egosi na anyị nwere okwukwe ma na-efe Jehova otú ọ chọrọ bụ iji obi anyị niile na-erubere iwu ya isi.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya