Septemba Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Septemba-Ọktoba 2022 Septemba 5-11 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Too Jehova Maka Amamihe Ya OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Chọta Amamihe Ga-abara Gị Uru Kwa Ụbọchị na JW.ORG Septemba 12-18 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Gosi na Ị Ma Ihe Ma Ị Họrọwa Onye Ị Ga-alụ OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Chineke Achọghị Ka Di na Nwunye Tisaa Septemba 19-25 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Gịnị Mere M Kwesịrị Iji Dị Umeala n’Obi, Ihe M Nwere Ejukwa M Afọ? OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Nwee Obi Ike Mgbe Ihe Siiri Gị Ike Septemba 26–Ọktoba 2 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ị̀ Na-egosi na I Nwere Obi Ike Ka Esa? Ọktoba 3-9 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE “Olee Mgbe Unu Ga-akwụsị Ịkwụ Ụzọ Ebe Abụọ?” Ọktoba 10-16 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Kwe Ka Jehova Kasie Gị Obi Ọktoba 17-23 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Na-eme Ka Jehova Mgbe I Ji Ikike I Nwere Edu Ndị Ọzọ Ọktoba 24-30 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Onye E Ji Ama Atụ n’Ịzụ Ndị Ọzọ OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ihe Ndị Bara Uru Dị n’Akwụkwọ “Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi” Ọktoba 31–Nọvemba 6 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE “Kpọrọ Nwa Gị” OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ruo Mgbe A Ga-akpọlite Ndị Nwụrụ Anwụ n’Ọnwụ MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta