Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Jenụwarị p. 5
  • Na-eme Ka Okwukwe I Nwere n’Okwu Chineke Na-esikwu Ike

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-eme Ka Okwukwe I Nwere n’Okwu Chineke Na-esikwu Ike
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ka Mkpebi Ndị Ị Na-eme Gosi na Ị Tụkwasịrị Jehova Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ịgụ Baịbụl Kwa Ụbọchị na Ịchọ Amamihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • “Na-emenụ Ihe Chineke Kwuru”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
  • Dịrị Umeala n’Obi ma E Nwee Ihe Ị Na-amaghị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Jenụwarị p. 5
Foto ndị na-egosi: Ebe nwanna nwaanyị bụ́ agbọghọbịa na-agụ ma na-amụ Baịbụl. 1. Ebe ọ na-edenye ihe na bọọdụ iji gosi oge dị iche iche ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl dịrị ndụ. 2. Ebe ọ na-agụ Baịbụl “Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ” nke a na-amụ amụ na jw.org. 3. Ebe ọ na-ele map obodo ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. 4. Ebe ọ na-ese nnukwu onye nchụàjà ma na-edepụta aha ihe ndị so n’uwe nnukwu onye nchụàjà.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Na-eme Ka Okwukwe I Nwere n’Okwu Chineke Na-esikwu Ike

Okwu Chineke nwere ike ịgbanwe ndụ anyị. (Hib. 4:12) Ma, naanị ihe ga-eme ka ntụziaka na ndụmọdụ dị na Baịbụl baara anyị uru bụ ma obi sie anyị ike na ọ bụ “okwu Chineke” n’eziokwu. (1 Tesa. 2:13) Olee otú anyị ga-esi na-eme ka okwukwe anyị nwere na Baịbụl na-esikwu ike?

Gụọ ebe ụfọdụ na Baịbụl n’ụbọchị ọ bụla. Ka ị na-agụ ya, gbalịa ka ị hụ ihe ndị gosiri na ọ bụ uche Jehova ka e dere na Baịbụl. Dị ka ihe atụ, leba anya na ndụmọdụ ndị dị n’akwụkwọ Ilu ma chọpụta otú o si bụrụ na ha ka bara uru taa n’agbanyeghị na ọ dịla anya e dere ha.​—Ilu 13:20; 14:30.

Malite ịmụ Baịbụl. Gbalịa ka ị mata nke ọma ihe ndị gosiri na Baịbụl si n’ike mmụọ nsọ Chineke. Gaa n’Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ, n’isiokwu bụ́ “Baịbụl,” gaa n’ebe e dere “Mmụọ Nsọ Duru Ndị Dere Ya.” I nwekwara ike ime ka okwukwe i nwere na ihe e dere na Baịbụl agbanwebeghị sikwuo ike. Otú ị ga-esi eme ya bụ ịmụ ihe e kwuru n’ebe a kpọrọ Ihe Ndị Ọzọ A Kọwara Nke A3 na Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.

LEENỤ VIDIO BỤ́ IHE MERE ANYỊ JI NWEE OKWUKWE NA . . . . OKWU CHINEKE GA-EMEZU, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee otú ihe a chọpụtara n’ahụ́ ụlọ arụsị dị na Kanak, n’Ijipt, si gosi na ihe Baịbụl kwuru bụ eziokwu?

  • Olee otú anyị si mara na ihe e kwuru na Baịbụl agbanwebeghị?

  • Olee otú ọdịdị Baịbụl dị ruo taa si mee ka i kweta na ọ bụ Okwu Chineke?​—Gụọ Aịzaya 40:8

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya