Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Jenụwarị p. 10
  • Mee Ka Ime Uche Chineke Na-agụsi Gị Agụụ Ike

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee Ka Ime Uche Chineke Na-agụsi Gị Agụụ Ike
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Devid na Sọl
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • “Irube Isi Dị Mma Karịa Àjà”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • Ihe Mere Devid Ji Gbaa Ọsọ
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Samuel nke Mbụ
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Jenụwarị p. 10
Foto ndị na-egosi: 1. Ebe Eze Sọl ji aka ya na-achụ àjà n’ihi na ọ dị mpako. 2. Ebe Devid jụrụ ịṅụ mmiri otu n’ime ndị agha ya na-enye ya.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Mee Ka Ime Uche Chineke Na-agụsi Gị Agụụ Ike

Jehova jụrụ Sọl n’ihi na o nupụụrụ ya isi (1 Ihe 10:13, 14)

Jehova họọrọ Devid ka ọ nọchie Sọl, bụrụzie eze Izrel (1 Ihe 11:3)

Devid emeghị ka Sọl, o kwere ka iwu Jehova na-achị ya (1 Ihe 11:15-19; w12 11/15 6 ¶12-13)

Ime uche Jehova na-atọ Devid ụtọ. (Ọma 40:8) Ime ihe ziri ezi ga na-atọkwa anyịnwa ụtọ ma anyị mụta ịna-ele ihe anya otú Jehova si ele ya.​—Ọma 25:4; w18.06 17 ¶5-6.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya