Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mach p. 2
  • Mach 6-12

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 6-12
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mach p. 2

Mach 6-12

1 IHE E MERE 23-26

  • Abụ nke 123 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “A Haziri Otú E Si Efe Chineke n’Ụlọ Nsọ Nke Ọma”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • 1 Ihe 25:7, 8—Gịnị ka amaokwu ndị a na-egosi gbasara otú ịbụrụ Jehova abụ otuto dịruru ná mkpa? (w22.03 22 ¶10)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Ihe 23:21-32 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio E Ji Akpọ Ndị Mmadụ Òkù Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ịkpọ Ndị Mmadụ Òkù Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.

  • Ịkpọ Ndị Mmadụ Òkù Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Onye nwe ụlọ gosichaa mmasị, gosi ya vidio bụ́ Na-echeta Ọnwụ Jizọs. Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)

  • Okwu: (Nkeji 5) w11 6/1 14-15—Isiokwu: Gịnị Mere E Ji Hazie Ndị Kraịst Ahazi? (th ihe ọmụmụ nke 14)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 101

  • “Otú Anyị Ga-esi Nyere Ụmụnna Anyị Aka ma E Nwee Ọdachi”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.

  • A Ga-ebido Ịkpọ Ndị Mmadụ Ka Ha Bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs na Satọdee, Mach 11: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Jiri obere oge kwuo ihe dị n’akwụkwọ ịkpọ òkù. Kwuzie nhazi ọgbakọ unu mere maka okwu ihu ọha pụrụ iche, Ncheta Ọnwụ Jizọs, na ịrụzu ókèala unu.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 39 na ihe nke 3 e dere ná ngwụcha akwụkwọ a

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 127 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya