Mach Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Mach-Eprel 2023 Mach 6-12 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE A Haziri Otú E Si Efe Chineke n’Ụlọ Nsọ Nke Ọma OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Otú Anyị Ga-esi Nyere Ụmụnna Anyị Aka ma E Nwee Ọdachi Mach 13-19 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ndụmọdụ Nna Nyere Nwa Ya Maka na Ọ Hụrụ Ya n’Anya Mach 20-26 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Eze Solomọn Kpebiri Ime Ihe Na-adịghị Mma Usoro Ọgụgụ Baịbụl Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nke Afọ 2023 Mach 27–Eprel 2 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE “Obi M Ga-adịkwa na Ya Mgbe Niile” OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ “Chebe Obi Gị” Eprel 10-16 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE O Ji Amamihe Kpọrọ Ihe OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ịgụ Baịbụl Kwa Ụbọchị na Ịchọ Amamihe Eprel 17-23 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Kwe Ka Ezigbo Ndụmọdụ Baara Gị Uru OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Otú E Si Eji Vidio Ndị E Mepụtara Maka Ọmụmụ Baịbụl Enyere Ndị Mmadụ Aka n’Ozi Ọma Eprel 24-30 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Olee Mgbe Anyị Kwesịrị Ịtụkwasị Jehova Obi? OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ka Mkpebi Ndị Ị Na-eme Gosi na Ị Tụkwasịrị Jehova Obi MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta