Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mach p. 4
  • Mach 13-19

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 13-19
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mach p. 4

Mach 13-19

1 IHE E MERE 27-29

  • Abụ nke 133 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ndụmọdụ Nna Nyere Nwa Ya Maka na Ọ Hụrụ Ya n’Anya”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • 1 Ihe 27:33​—Olee otú Hushaị si bụrụ onye e ji ama atụ ma a bịa n’ịbụ ezigbo enyi? (w17.03 29 ¶6-7)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Ihe 27:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Nletaghachi: Jizọs​—Mat 20:28. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Gaara onye nwere mmasị natara akwụkwọ ịkpọ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nletaghachi. Gosi ya vidio bụ́ Gịnị Mere Jizọs Ji Nwụọ? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya (th ihe ọmụmụ nke 9)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Gaara onye nwere mmasị natara akwụkwọ ịkpọ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nletaghachi. Jiri broshọ bụ́ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 6)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 4

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 10) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Mach.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 40

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 45 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya