Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mach p. 11
  • Ịgụ Baịbụl Kwa Ụbọchị na Ịchọ Amamihe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịgụ Baịbụl Kwa Ụbọchị na Ịchọ Amamihe
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ka Mkpebi Ndị Ị Na-eme Gosi na Ị Tụkwasịrị Jehova Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Otú I Si Na-eme
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Dịrị Umeala n’Obi ma E Nwee Ihe Ị Na-amaghị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
  • Otú Ị Ga-esi Na-enwekwu Ọṅụ n’Ozi Gị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mach p. 11

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ịgụ Baịbụl Kwa Ụbọchị na Ịchọ Amamihe

Amamihe nke si n’aka Chineke bara uru ka akụ̀ zoro ezo. (Ilu 2:1-6) Amamihe na-enyere anyị aka ka anyị na-ele ihe anya otú kwesịrị ekwesị ma na-eme mkpebi ndị dị mma. Ọ na-echebe anyị ma na-azọ anyị ndụ. N’ihi ya, “amamihe bụ ihe kacha mkpa.” (Ilu 4:5-7) Anyị ga-agbarịrị mbọ tupu anyị egwupụta ọmarịcha akụ̀ ndị zoro ezo dị n’Okwu Chineke. Otú anyị nwere ike isi malite bụ ịna-agụ Baịbụl “ehihie na abalị,” ya bụ, kwa ụbọchị. (Josh. 1:8) Lee aro ụfọdụ a tụrụ ga-enyere anyị aka ịna-agụchi Baịbụl anya, ya ana-atọkwa anyị ụtọ.

LEENỤ VIDIO BỤ́ ỤMỤ OKORO NA AGBỌGHỌ NDỊ NA-AMỤTA ỊHỤ OKWU CHINEKE N’ANYA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

Olee ihe ndị mere ka o siere ndị a na-eto eto ike ịna-agụ Baịbụl kwa ụbọchị, oleekwa ihe ndị nyeere ha aka?

  • Foto si na vidio bụ́ “Ụmụ Okoro na Agbọghọ Ndị Na-amụta Ịhụ Okwu Chineke n’Anya.” Melanie.

    Melanie

  • Foto si na vidio bụ́ “Ụmụ Okoro na Agbọghọ Ndị Na-amụta Ịhụ Okwu Chineke n’Anya.” Samuel.

    Samuel

  • Foto si na vidio bụ́ “Ụmụ Okoro na Agbọghọ Ndị Na-amụta Ịhụ Okwu Chineke n’Anya.” Celine.

    Celine

  • Foto si na vidio bụ́ “Ụmụ Okoro na Agbọghọ Ndị Na-amụta Ịhụ Okwu Chineke n’Anya.” Raphaello.

    Raphaello

OTÚ M HAZIRI M GA-ESI NA-AGỤ BAỊBỤL:

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya