JULAỊ 1-7
ABỤ ỌMA 57-59
Abụ nke 148 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
Ebe Eze Sọl na ndị agha ya guzo mgbe ha na-enwelighị ike ijide Devid
1. Jehova Na-akụghasị Mbọ Ndị Na-emegide Ndị Na-efe Ya Na-agba
(Nkeji 10)
Devid gara zoo maka na Eze Sọl chọrọ igbu ya (1 Sam. 24:3; okwu mmeghe Ọma 57)
Jehova kụghasịrị mbọ ndị na-emegide Devid gbara iji nweta ya (1 Sam. 24:7-10, 17-22; Ọma 57:3)
Ihe ọjọọ ndị mmegide chọrọ ime ndị na-efe Chineke na-emechakarị laa ha n’isi (Ọma 57:6; bt 220-221 ¶14-15)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m ga-esi egosi na m tụkwasịrị Jehova obi mgbe a na-emegide m?’—Ọma 57:2.
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ọma 57:7—Gịnị ka obi isi mmadụ ike pụtara? (w23.07 18-19 ¶16-17)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ọma 59:1-17 (th ihe ọmụmụ nke 12)
4. Adala Mbà—Ihe Pọl Mere
(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO, unu ekwurịtazie ihe dị na lmd isi nke 7 nọmba nke 1-2.
5. Adala Mbà—Na-eme Ka Pọl
(Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si na lmd isi nke 7 nọmba nke 3-5 na “I Nwekwara Ike Ịgụ.”
Abụ nke 65
6. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
7. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) rr isi nke 11 ¶9-17