JULAỊ 8-14
ABỤ ỌMA 60-62
Abụ nke 2 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Jehova Na-eme Ka Obi Na-eru Anyị Ala, Na-echebe Anyị, Na-emekwa Ka Anyị Kwụrụ Chịm
(Nkeji 10)
Jehova dị ka ụlọ elu siri ike (Ọma 61:3; it-2 1118 ¶7)
Jehova na-ekwe ka anyị bụrụ ọbịa n’ụlọikwuu ya (Ọma 61:4; it-2 1084 ¶8)
Jehova dị ka oké nkume (Ọma 62:2; w02 4/15 16 ¶14)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú ndụ m si ka mma maka na m maara Jehova, na-atụkwasịkwa ya obi?’
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ọma 62:11—Olee otú o si bụrụ na “ọ bụ Chineke nwe ike”? (w06 6/1 11 ¶7)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ọma 60:1–61:8 (th ihe ọmụmụ nke 10)
4. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Kwuo ihe ga-eme ka gị na onye meere gị ihe ọma kparịtawa ụka. (lmd isi nke 2 nọmba nke 3)
5. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gwa onye ahụ banyere JW Library® app, gosikwa ya otú ọ ga-esi etinye ya n’ekwentị ya. (lmd isi nke 7 nọmba nke 4)
6. Okwu
(Nkeji 5) w22.02 4-5 ¶7-10—Isiokwu: Tụkwasị Jehova Obi ma Nzukọ Ya Gwa Gị Ihe Ị Ga-eme. (th ihe ọmụmụ nke 20)
Abụ nke 12
7. O Nweghị Ihe ‘Ga-eme Ka Chineke Kwụsị Ịhụ Anyị n’Anya’
(Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Kpọnye VIDIO. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:
Olee ụzọ dị iche iche Jehova si lekọta Nwanna Nyirenda mgbe a na-akpagbu ya?
8. Bụrụ Enyi Jehova—Ihe Ndị Ị Ga-eme Ka I Ruo Eruo Ime Baptizim
(Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO. Unu lechaa ya, gwa ụmụaka ndị ị họọrọ ka ha gbagote n’ikpo okwu ma o kwe mee. Jụọ ha ajụjụ ndị a: Ị chọwa ime baptizim, olee ihe dị mkpa karịa afọ ole ị dị? Olee ihe ụfọdụ ị ga na-eme ka i ruo eruo ime baptizim?
9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) rr isi nke 11 ¶18-26, igbe 11A