MACH 31–EPREL 6
ILU 7
Abụ nke 34 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Zere Ihe Ndị Nwere Ike Ime Ka A Rata Gị Ime Omume Rụrụ Arụ
(Nkeji 10)
Otu nwa okorobịa na-enweghị uche kpachaara anya gara banye n’ógbè ndị akwụna (Ilu 7:7-9; w00 11/15 29 ¶5)
Otu nwaanyị akwụna gakwuuru ya ka ọ rata ya ka ha kwaa iko (Ilu 7:10, 13-21; w00 11/15 30 ¶4-6)
Ebe ahụ nwa okorobịa ahụ gara mere ka a rata ya, ya emebie mmekọrịta ya na Jehova (Ilu 7:22, 23; w00 11/15 31 ¶2)
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ilu 7:3—Gịnị ka ike iwu Chineke ná mkpịsị aka anyị na ide ha n’obi anyị pụtara? (w00 11/15 29 ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ilu 7:6-20 (th ihe ọmụmụ nke 2)
4. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Mgbe ikpeazụ ị gara na nke onye nwe ụlọ, ọ natara akwụkwọ i ji kpọọ ya ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs, gosikwa na o nwere mmasị. (lmd isi nke 9 nọmba nke 5)
5. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Mgbe ikpeazụ gị na onye ahụ kparịtara, ọ natara akwụkwọ i ji kpọọ ya ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs, gosikwa na o nwere mmasị. (lmd isi nke 9 nọmba nke 4)
6. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 4) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. Mgbe ikpeazụ gị na onye ahụ kparịtara, ọ natara akwụkwọ i ji kpọọ ya ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs, gosikwa na o nwere mmasị. (lmd isi nke 9 nọmba nke 3)
Abụ nke 13
7. Oge Ọzọ Ga-adaba Adaba (Luk 4:6)
(Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Kpọnye VIDIO. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a:
Olee otú Ekwensu si nwaa Jizọs ọnwụnwa, oleekwa otú e nwere ike isi nwaa anyị ụdị ọnwụnwa ahụ?
Olee otú anyị nwere ike isi merie ọnwụnwa Ekwensu?
8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) w23 Janụwarị, Isiokwu A Na-amụ Amụ nke 1 Obi Sie Gị Ike na ‘Okwu Chineke Bụ Eziokwu’ ¶10-17