Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA
Ihe Anyị Ga-amụta n’Aka Ụmụ Nwaanyị Ndị A Kọrọ Akụkọ Ha na Baịbụl
Isiokwu a kọwara ihe dị iche n’ihe ụmụ nwaanyị tụrụ egwu Chineke a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl mere na ihe ndị nke na-atụghị egwu ya mere.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịa AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA, pịzie BAỊBỤL.
IHE NDỊ E JI EGO I NYERE N’ONYINYE EME
Isi na Zoom Enwe Ọmụmụ Ihe Otú Ga-eme Ka Onye Ọ Bụla Na-ahụ Ibe Ya
Olee otú nzukọ Jehova si nyere ọtụtụ ọgbakọ aka ka ha nweta Zoom ha ji na-amụ ihe nke na-egbochi ndị ọjọọ ịbata na ya?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie IHE NDỊ E JI EGO I NYERE N’ONYINYE EME.