Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Achọtara M Akụ̀ nke Bụ́ Ezigbo Ya
Olee otú otu ọchụnta ego bara ọgaranya si chọta ihe bara uru karịa ego na akụnụba?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ.
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ
Anyị agaghị egbochili nsogbu ịbịara anyị. Ọ bụ ya mere o ji dị mkpa ka anyị mụta ịna-atachi obi n’agbanyeghị ma nsogbu bịaara anyị ọ̀ dị mfe ma ọ bụ taa akpụ.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ.