Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
IHE NDỊ E JI ONYINYE I NYERE EME
A Na-eji Ihe Mafọrọnụ Mejuo Ihe Kọrọ Ndị Ọzọ
Olee otú e si na-akwado ozi anyị ná mba ndị na-abaghị ọgaranya?
Na JW.ORG, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie IHE NDỊ E JI ONYINYE I NYERE EME.
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ
Olee Ihe M Ga-eme Ka Uche M Na-adị n’Otu Ihe?
Lee ebe atọ nkà na ụzụ nwere ike ime ka o siere gị ike itinye uche gị n’ihe ị na-eme na otú i nwere ike isi mụtaghachi itinye uche gị n’ihe ị na-eme.
Na JW.ORG, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ.