Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ
Ò Nwere Mgbe Ime Mpụ Ga-akwụsị?
Baịbụl gwara anyị ihe mere e ji eme mpụ na otú Chineke si ele ya anya. Ma, Baịbụl gwakwara anyị na Chineke kwere nkwa iwepụ egwu na tigbuo zọgbuo.
IHE NDỊÀMÀ JEHOVA KỌRỌ
E Jiri Obiọma Mesoo Ndị Ụkọchukwu Iwe Ji Ihe
Baịbụl gwara anyị ka anyị dịrị nwayọọ n’obi, ọ bụrụgodị mgbe a kpasuru anyị iwe. Ndụmọdụ a Baịbụl nyere ọ̀ na-aba uru n’eziokwu?
IHE NDỊ E JI EGO I NYERE N’ONYINYE EME
Ihe Ndị A Rụcharala Tupu Ọrịa Koronavaịrọs
N’afọ ije ozi 2020, ebe ndị a na-anọ efe Jehova anyị bu n’obi ịrụ ma ọ bụ ịrụzigharị karịrị puku abụọ na narị asaa (2,700). Olee otú ọrịa Koronavaịrọs si kpaa ihe ahụ anyị bu n’obi ime aka?