Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp23 nke 1 p. 5
  • Ihe Banyere Gị Na-emetụ Chineke n’Obi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Banyere Gị Na-emetụ Chineke n’Obi
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Baịbụl Ò Nwere Ike Inyere M Aka ma Echiche Igbu Onwe M Batawa M n’Obi?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Chineke Kwere Nkwa na Ọ Ga-eme Ka Isi Zuo Ndị Mmadụ Okè
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2023
  • Isi Akpakọghịzi Ọtụtụ Ndị Ọnụ n’Ụwa A
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2023
  • 2 | “Nkasi Obi Anyị Na-enweta n’Akwụkwọ Nsọ”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2023
wp23 nke 1 p. 5
Ebe otu nwa okorobịa nọ ọdụ n’ala n’akụkụ àkwà ya, na-agụ Baịbụl.

Ihe Banyere Gị Na-emetụ Chineke n’Obi

Ọ BỤ Baịbụl ga-enye anyị ndụmọdụ ga-akacha abara anyị uru n’ihi na o si n’aka Chineke. Ọ bụghị akwụkwọ ahụ́ ike. Ma, e nwere ụzọ dị iche iche ọ ga-esi nyere anyị aka ka anyị mee ihe anyị kwesịrị ime n’oge ihe siiri anyị ike, n’oge isi na-agba anyị ghara ghara, n’oge obi na-ajọ anyị njọ, n’oge ahụ́ na-enye anyị nsogbu, nakwa n’oge isi na-akpakọchaghị anyị ọnụ.

Nke kacha mkpa bụ na Baịbụl na-eme ka obi sie anyị ike na Onye kere anyị, bụ́ Jehova Chineke,a ghọtara ihe anyị na-eche n’echiche nakwa otú obi dị anyị karịa onye ọ bụla ọzọ. Ọ na-agụ ya agụụ inyere anyị aka ka anyị merie nsogbu ndị na-abịara anyị. Dị ka ihe atụ, legodị ihe na-akasi obi e kwuru n’amaokwu abụọ a na Baịbụl:

“Jehova nọ ndị obi gbawara nso. Ọ na-azọpụta ndị ike ụwa gwụrụ.”​—ABỤ ỌMA 34:18.

“Mụnwa, bụ́ Jehova Chineke gị, sekpụ gị n’aka nri gị. Ọ bụ m na-asị gị, ‘Atụla egwu. M ga-enyere gị aka.’”​—AỊZAYA 41:13.

Ma, olee otú Jehova si enyere anyị aka ime ihe anyị kwesịrị ime mgbe isi na-akpakọchaghị anyị ọnụ? N’isiokwu ndị na-eso nke a, anyị ga-ahụ ụzọ dị iche iche bara uru Jehova si egosi na ihe banyere anyị na-emetụ ya n’obi.

a Jehova bụ ezigbo aha Chineke.​—Abụ Ọma 83:18.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya