Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • yb15 p. 10-p. 15 para. 1
  • Ọrụ Na-aga n’Ihu n’Ihu na Wọwik

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọrụ Na-aga n’Ihu n’Ihu na Wọwik
  • Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2015
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Otú Ọrụ Si Na-aga na Wọwik?
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016
  • Ọgbakọ Jehova Na-aga n’Ihu
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2014
  • Ihe Ndị E Mere n’Afọ Gara Aga
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2017
  • Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Niu Yọk
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2015
yb15 p. 10-p. 15 para. 1
Foto dị na peeji nke 10, 11

IHE NDỊ E MERE N’AFỌ GARA AGA

Ọrụ Na-aga n’Ihu n’Ihu na Wọwik

Foto dị na peeji nke 12

A NA-ARỤ nnukwu ọrụ n’ebe ga-emecha bụrụ isi ụlọ ọrụ Ndịàmà Jehova na Wọwik, nke dị na Niu Yọk. Obi na-atọkwa ndị so na-arụ ọrụ n’ebe ahụ ụtọ. Ọtụtụ narị ụmụnna nwoke na ụmụnna nwaanyị ahapụla ọtụtụ ihe ha na-eme ka ha nwee ike iso rụọ ọrụ a. N’agbanyeghị ihe ndị ha hapụrụ, ọtụtụ n’ime ha ekwuola na “o nwedịghị ọrụ ka iso na-arụ ọrụ n’ebe a mma.” Ka anyị leba anya n’ihe na-eme na Wọwik.

Foto dị na peeji nke 13

Olee otú obi dị ndị na-arụ ọrụ na Wọwik?

Foto dị na peeji nke 13

“Ihe na-eme na Wọwik abụghị naanị ụlọ ndị a na-arụ. Jehova jikwa ohere a na-eme ka ụmụnna ndị na-arụrụ nzukọ a ụlọ nwee ike ịrụkọta ọrụ ọnụ ka anyị nwee ike ichebara otú anyị si ahazi ọrụ buru ibu ndị a na-arụ ná nzukọ a echiche.”​—Enrique Ford.

Foto dị na peeji nke 13

“Abụ Ọma 127:1 kwuru, sị: ‘Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ, ọ bụ n’efu ka ndị na-ewu ya na-arụsi ọrụ ike na ya.’ Ihe a Abụ Ọma kwuru gosiri na ọ bụ ngọzi Jehova ga-eme ka ọrụ a gaa nke ọma.”​—Troy Snyder.

Foto dị na peeji nke 13

“O nwetụbeghị ihe mere ka okwukwe m sie ike ka ọrụ a m so na-arụ.”​—Richard Devine.

Foto ndị dị na peeji nke 14, 15
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya