Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • yb15 p. 28-p. 29 para. 1
  • E Nyefere Jehova Alaka Ụlọ Ọrụ Anyị Dị na Sri Lanka

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • E Nyefere Jehova Alaka Ụlọ Ọrụ Anyị Dị na Sri Lanka
  • Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2015
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Onye A Họpụtara Ọhụrụ Ka O Soro n’Òtù Na-achị Isi
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Agụmakwụkwọ Dịruru Ogologo Ndụ M Nile
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2004
  • Alaka Ụlọ Ọrụ Anyị Ndị E Nyefere Jehova
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2017
  • Alaka Ụlọ Ọrụ Ndị E Nyefere Jehova
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2015
yb15 p. 28-p. 29 para. 1
Foto dị na peeji nke 28

IHE NDỊ E MERE N’AFỌ GARA AGA

E Nyefere Jehova Alaka Ụlọ Ọrụ Anyị Dị na Sri Lanka

Map dị na peeji nke 29

ỤMỤNNA anyị ndị Sri Lanka yiiri uwe ọdịnala ha ma jiri obi ụtọ nabata otu narị ụmụnna na iri atọ si mba iri na itoolu bịa maka inyefe Jehova alaka ụlọ ọrụ anyị dị na Sri Lanka. Ụmụaka bụrụ abụ Alaeze anyị. Mmadụ niile kirikwara ihe dị iche iche e ji gosi omenala na ọdịnala ndị Sri Lanka, rie nri ha a kwọrọ aka sie, nụrụ egwú ha ma soro ụmụnna ha kpakọrịta. Obi tọrọ onye ọ bụla ụtọ.

Ọ bụ na Satọdee, Jenụwarị 11, 2014, ka e nyefere Jehova ụlọ ọhụrụ ndị a rụrụ na ndị nke a rụzigharịrị arụzigharị n’alaka ụlọ ọrụ ahụ. Narị mmadụ asatọ na iri itoolu na atọ gere ntị n’ihe omume ahụ n’asụsụ atọ. Ha niile ji obi ụtọ kụọ aka mgbe Nwanna Mark Sanderson, onye so n’Òtù Na-achị Isi, jụrụ ha, sị: “Ùnu ga-achọ inyefe Jehova Chineke ụlọ ọhụrụ ndị a?”

N’echi ya, puku mmadụ asaa na narị asaa na otu gere ntị n’ihe omume e ji kọwaara ha ihe niile e mere mgbe e nyefere Jehova alaka ụlọ ọrụ ahụ, geekwa okwu ọzọ tọrọ ụtọ Nwanna Sanderson kwuru. Ụmụnna anyị ndị zukọrọ n’ebe ise dị iche iche ná mba ahụ nọkwa na-ekiri ihe omume ahụ ma na-anụ ihe a na-ekwu. Ihe a bụ nke mbụ a na-eme ka ụmụnna anyị ndị nọ n’ebe dị iche iche ná mba ahụ nwee ike ịna-ahụ ibe ha n’otu oge, nụkọọ Okwu Chineke ma bụkọọ abụ ọnụ. A gaghị echefu nnọkọ a echefu n’ihi na, n’eziokwu, o mere ka ụmụnna anyị “ṅụrịa ọṅụ nke ukwuu.”—Nehe. 12:43.

Foto dị na peeji nke 29
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya