Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ijwfq isiokwu 13
  • Ndịàmà Jehova Hà Nwere Ndị Pastọ?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ndịàmà Jehova Hà Nwere Ndị Pastọ?
  • Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • È Kwesịrị Inwe Ndị Isi na Ndị Nkịtị n’Ụka?
    Teta!—2009
  • Ụzọ E Si Hazie Ndịàmà Jehova
    Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
  • N’ihi Gịnị Ka Ndịàmà Ji Nọgide Na-abịa?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1994
  • Ole Ndị Bụ Ndị Ozi Chineke Taa?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2000
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
ijwfq isiokwu 13
Onye ji Baịbụl na-akụzi ihe n’ọmụmụ ihe Ndịàmà Jehova

Ndịàmà Jehova Hà Nwere Ndị Pastọ?

Ndịàmà Jehova na-eme otú Ndị Kraịst e nwere n’oge ndịozi Jizọs mere. Anyị enweghị ndị pastọ. Onye ọ bụla e mere baptizim n’ọgbakọ anyị bụ onye Chineke họpụtara ijere ya ozi, anyị niile na-ekwusakwa ozi ọma. Anyị nwere ọgbakọ dị iche iche, ihe dị ka otu narị mmadụ nọkwa n’ọgbakọ nke ọ bụla. Ndị ikom ma nke a na-akọ na-ahazi otú ihe si aga n’ọgbakọ ọ bụla. A na-akpọ ha “ndị okenye.” (Taịtọs 1:5) A naghị akwụ ha ụgwọ maka ọrụ ha na-arụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya