Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ijwfq isiokwu 33
  • Ndịàmà Jehova Hà Bụ Ndị Protestant?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ndịàmà Jehova Hà Bụ Ndị Protestant?
  • Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndịàmà Jehova Hà So n’Okpukpe Ndị Protestant?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • Mkpu A Na-eti Maka Mgbanwe
    Teta!—2004
  • Chọọchi Nke Latin America nọ N’oké Ihe Mgbu—N’Ihi Gịnị Ka Ọtụtụ Nde Ji Apụsị?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
  • Agha Okpukpe na France
    Teta!—1997
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
ijwfq isiokwu 33
Ebe Onyeàmà Jehova ji Baịbụl na-akọrọ mmadụ ihe ndị o kweere

Ndịàmà Jehova Hà Bụ Ndị Protestant?

Mba. Ndịàmà Jehova bụ Ndị Kraịst. Anyị abụghị ndị Protestant. N’ihi gịnị?

Ndị Protestant bụ “ndị okpukpe na-agba okpukpe Katọlik ụkwụ.” Ọ bụ eziokwu na anyị ekweghị n’ihe ndị Katọlik na-akụzi, ma e nwere ihe ụfọdụ mere anyị ji kwuo na anyị abụghị ndị Protestant. Ihe ndị ahụ bụ:

  1. Ụfọdụ ihe ndị Protestant na-akụzi abụghị ihe Baịbụl na-akụzi. Dị ka ihe atụ, Baịbụl kwuru na “e nwere otu Chineke,” ọ bụghị Atọ n’Ime Otu. (1 Timoti 2:5; Jọn 14:28) Baịbụl kwukwara hoo haa na ntaramahụhụ Chineke na-enye ndị ajọ omume bụ ịla ha n’iyi kpamkpam, ọ bụghị ịtụba ha n’ọkụ ala mmụọ.​—Abụ Ọma 37:9; 2 Tesalonaịka 1:9.

  2. Anyị anaghị agba okpukpe Katọlik ụkwụ ma ọ bụ na-achọ otú anyị ga-esi mee ka ha gbanwee ihe ha na-akụzi. Ihe anyị na-eme bụ ikwusara ndị mmadụ ozi ọma Alaeze Chineke, na inyere ha aka ikwere n’ozi ọma ahụ. (Matiu 24:14; 28:19, 20) Mkpa anyị abụghị ime ka ndị okpukpe gbanwee ihe ha na-akụzi. Kama, mkpa anyị bụ ịkụziri ndị nwere mmasị eziokwu banyere Chineke na Okwu ya bụ́ Baịbụl.​—Ndị Kọlọsi 1:​9, 10; 2 Timoti 2:​24, 25.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya