- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
ỌPỤPỤ
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Ndị Izrel mụbara n’Ijipt (1-7)
Fero megbuwere ndị Izrel (8-14)
Ụmụ nwaanyị na-aghọ́ nwa hapụrụ ụmụ nwoke ndụ (15-22)
2
A mụrụ Mosis (1-4)
Ada Fero kpọọrọ Mosis, ya abụrụ nwa ya (5-10)
Mosis gbagara Midian ma lụọ Zipora (11-22)
Chineke nụrụ ude ndị Izrel na-asụ (23-25)
3
Mosis na osisi ogwu ọkụ na-enwu na ya (1-12)
Jehova kọwara aha ya (13-15)
Jehova gwara Mosis ihe ọ chọrọ ka o mee (16-22)
4
Ihe àmà atọ a gwara Mosis mee (1-9)
Mosis chere na ya erughị eru ịrụ ọrụ e nyere ya (10-17)
Mosis laghachiri Ijipt (18-26)
Mosis gakwuuru Erọn (27-31)
5
Mosis na Erọn gakwuuru Fero (1-5)
E mesikwuru ndị Izrel ike (6-18)
Ndị Izrel tawara Mosis na Erọn ụta (19-23)
6
Jehova kweghachiri nkwa na ndị Izrel ga-enwere onwe ha (1-13)
Usoro ọmụmụ Mosis na Erọn (14-27)
A gwara Mosis ka ọ gakwuru Fero ọzọ (28-30)
7
Jehova gbara Mosis ume (1-7)
Mkpara Erọn ghọrọ nnukwu agwọ (8-13)
Ahụhụ nke mbụ: mmiri ghọrọ ọbara (14-25)
8
Ahụhụ nke abụọ: mbàrá (1-15)
Ahụhụ nke atọ: anwụnta (16-19)
Ahụhụ nke anọ: odudu (20-32)
9
Ahụhụ nke ise: anụ ụlọ nwụsịrị (1-7)
Ahụhụ nke isii: etuto ọjọọ toro ndị mmadụ na anụmanụ (8-12)
Ahụhụ nke asaa: akụ́ mmiri ígwé (13-35)
10
11
12
A malitere ime Ememme Ngabiga (1-28)
Ahụhụ nke iri: e gburu nwa mbụ ọ bụla (29-32)
Ndị Izrel si n’Ijipt pụwa (33-42)
Ndị ga-eso eri anụ Ememme Ngabiga (43-51)
13
Ọ bụ Jehova nwe oké ọ bụla e bu ụzọ mụọ (1, 2)
Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko (3-10)
A ga-ewepụtara Chineke oké ọ bụla e bu ụzọ mụọ (11-16)
E du ndị Izrel gawa n’ụzọ Oké Osimiri Uhie (17-20)
Ogidi ígwé ojii na ogidi ọkụ (21, 22)
14
Ndị Izrel ruru n’Oké Osimiri Uhie (1-4)
Fero chụwara ndị Izrel (5-14)
Ndị Izrel gafere Oké Osimiri Uhie (15-25)
Oké osimiri riri ndị Ijipt (26-28)
Ndị Izrel nwere okwukwe na Jehova (29-31)
15
Abụ mmeri Mosis na ndị Izrel bụrụ (1-19)
Miriam so ụmụ nwoke bụọ abụ (20, 21)
E mere ka mmiri na-elu ilu tọwa ụtọ (22-27)
16
Ndị Izrel katọrọ Mosis n’ihi nri (1-3)
Jehova nụrụ ntamu ndị Izrel (4-12)
E nyere ndị Izrel nnụnụ kwel na mana (13-21)
Mana agaghị ada n’Ụbọchị Izu Ike (22-30)
E dowere mana ka ọ bụrụ ihe ncheta (31-36)
17
Ndị Izrel katọrọ Mosis maka na mmiri adịghị na Horeb (1-4)
Mmiri si n’oké nkume gbapụta (5-7)
Ndị Amalek lụsoro ndị Izrel agha, e merie ha (8-16)
18
19
20
21
22
23
Iwu e nyere ndị Izrel (1-19)
Mmụọ ozi ga-edu ndị Izrel (20-26)
Ala ndị Izrel ga-ebichi na ókè ha (27-33)
24
25
26
27
28
Uwe ndị nchụàjà (1-5)
Efọd (6-14)
Akpa a na-anya n’obi (15-30)
Uwe na-enweghị aka (31-35)
Ákwà isi e kenyere ihe mbadamba e ji ọlaedo mee (36-39)
Ihe ndị ọzọ ndị nchụàjà ga-eyi (40-43)
29
30
Ebe ịchụàjà insens (1-10)
Ụmụ nwoke ga-akwụ ụgwọ iji gbara ndụ ha ma a gụọ ha ọnụ (11-16)
Nnukwu ite e ji ọla kọpa kpụọ a gbanyere mmiri (17-21)
Ihe ndị pụrụ iche e ji mee mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ (22-33)
Ihe ndị e ji eme insens nsọ (34-38)
31
32
33
Chineke baara ndị Izrel mba (1-6)
A mara ụlọikwuu nzute n’ebe dịpụtụrụ adịpụ (7-11)
Mosis rịọrọ Jehova ka o gosi ya ebube ya (12-23)
34
Mosis wapụtara mbadamba nkume abụọ ọzọ (1-4)
Mosis hụrụ ebube Jehova (5-9)
Chineke kwughachiri ọgbụgba ndụ ya na Izrel (10-28)
Ihu Mosis nwuru ka ìhè (29-35)
35
Ntụziaka gbasara Ụbọchị Izu Ike (1-3)
Onyinye ndị e wetara maka ụlọikwuu (4-29)
Mmụọ Chineke jupụtara n’ime Bezalel na Oholiab (30-35)
36
37
38
Ebe ịchụàjà nke àjà a na-esu ọkụ (1-7)
Nnukwu ite e ji ọla kọpa kpụọ (8)
Ogige ụlọikwuu (9-20)
E depụtara ihe ndị e ji rụọ ụlọikwuu ahụ (21-31)
39
A kpara uwe ndị nchụàjà (1)
Efọd 2-7)
Akpa a na-anya n’obi (8-21)
Uwe na-enweghị aka (22-26)
Ihe ndị ọzọ ndị nchụàjà ga-eyi (27-29)
Ihe mbadamba e ji ọlaedo mee (30, 31)
Mosis leruru ihe ndị a rụrụ anya (32-43)
40