- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
EZIKIEL
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
E si n’etiti wiil dị iche iche chịrị icheku ọkụ (1-8)
Otú ndị cherob na wiil ndị Ezikiel hụrụ dị (9-17)
Ebube Chineke si n’ụlọ nsọ pụọ (18-22)
11
Ihe a ga-eme ndị isi na-eme ihe ọjọọ (1-13)
A ga-akpọghachite ndị bi na Jeruselem n’ala ha (14-21)
Ebube Chineke si na Jeruselem pụọ (22, 23)
E buuru Ezikiel buga Kaldia n’ọhụụ (24, 25)
12
13
14
15
16
17
18
19
20
Ụzọ dị iche iche ndị Izrel si nupụrụ Chineke isi (1-32)
E kwere ndị Izrel nkwa na a ga-akpọghachite ha n’ala ha (33-44)
Ihe a ga-eme mpaghara ndịda (45-49)
21
Chineke si n’ọbọ mịpụta mma o ji asụ ndị mmadụ akwụ (1-17)
Eze Babịlọn ga-alụso Jeruselem agha (18-24)
A ga-anapụ onyeisi ọjọọ na-achị ndị Izrel ọchịchị (25-27)
A ga-eji mma agha gbuo ndị Amọn (28-32)
22
Jeruselem bụ obodo ikpe ọbara mara (1-16)
Ndị Izrel yiri ọla na-abaghị uru ọ bụla (17-22)
Ihe a ga-eme ndị Izrel na ndị ndú ha (23-31)
23
24
25
Ihe e buru n’amụma na a ga-eme ndị Amọn (1-7)
Ihe e buru n’amụma na a ga-eme ndị Moab (8-11)
Ihe e buru n’amụma na a ga-eme ndị Ịdọm (12-14)
Ihe e buru n’amụma na a ga-eme ndị Filistia (15-17)
26
27
28
Ihe e buru n’amụma na a ga-eme eze Taya (1-10)
Abụ iru uju banyere eze Taya (11-19)
Ihe e buru n’amụma na a ga-eme Saịdọn (20-24)
A ga-akpọghachite ndị Izrel n’ala ha (25, 26)
29
30
31
32
33
Ọrụ dị iche iche onye nche na-arụ (1-20)
Ezikiel nụrụ na e wegharala Jeruselem (21, 22)
Ihe a ga-agwa ndị bi n’obodo a lara n’iyi (23-29)
Ndị mmadụ emeghị ihe a gwara ha (30-33)
34
35
36
37
38
39
A ga-ebibi Gọg na ndị agha ya (1-10)
A ga-eli Gọg na ndị agha ya na Ndagwurugwu Hemọn-Gọg (11-20)
A ga-akpọghachite ndị Izrel n’ala ha (21-29)
40
A kpọtara Ezikiel n’ala Izrel n’ọhụụ (1, 2)
Ezikiel hụrụ ụlọ nsọ n’ọhụụ (3, 4)
Ogige dị iche iche na ọnụ ụzọ ámá dị iche iche (5-47)
Ọnụ ụzọ ámá chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ (6-16)
Ogige dị ná mpụta na ọnụ ụzọ ámá ndị ọzọ (17-26)
Ogige nke dị n’ime na ọnụ ụzọ ámá ndị dị na ya (27-37)
Ọnụ ụlọ dị iche iche a rụrụ maka ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ (38-46)
Ebe ịchụàjà (47)
Ihe a rụnyere n’ụzọ e si abata n’ụlọ nsọ (48, 49)
41
Ebe nsọ dị n’ụlọ nsọ (1-4)
Ahụ́ ụlọ nsọ na ọnụ ụlọ ndị dị n’akụkụ ya (5-11)
Ụlọ nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ (12)
A tụrụ ụlọ ndị dị n’ụlọ nsọ atụ̀ (13-15a)
Ọnụ ụlọ dị n’ime ebe nsọ (15b-26)
42
43
44
Ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ọwụwa anyanwụ ga-emechi emechi mgbe niile (1-3)
Ntụziaka gbasara ndị mba ọzọ (4-9)
Ntụziaka gbasara ndị Livaị na ndị nchụàjà (10-31)
45
Ala dị nsọ na ala nke obodo (1-6)
Ala onyeisi ga-eketa (7, 8)
Ndị isi ga na-akwụwa aka ọtọ (9-12)
Onyinye ndị obodo na onyeisi ga-enye (13-25)
46
Ihe ndị a ga na-eji achụ ụdị àjà dị iche iche (1-15)
Onye kwesịrị iketa ala onyeisi (16-18)
Ebe ndị a ga-anọ na-esi anụ ndị e ji chụọ àjà (19-24)
47
48