Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g99 10/8 p. 31
  • Ihe Dị Oké Ọnụ Ahịa Karịa Ego

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Dị Oké Ọnụ Ahịa Karịa Ego
  • Teta!—1999
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Na-eme Ihe n’Eziokwu Na-ewetara Jehova Otuto
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
  • Latvia Emeghachi Omume n’Ozi Ọma Ahụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2001
  • Gịnị Ka M Kwesịrị Ịma Banyere Imetọ Mmadụ?—Nke 2: Otú Ị Ga-esi Enweta Onwe Gị
    Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị
  • O Meghị Agadi Gabiga Ókè Ijere Jehova Ozi
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1994
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—1999
g99 10/8 p. 31

Ihe Dị Oké Ọnụ Ahịa Karịa Ego

SITE N’AKA ONYE NTA AKỤKỌ TETA! NA CANADA

“[O] nyere nwa ya nwanyị onyinye dị nnọọ oké ọnụ ahịa karịa ọnụ ego ọ bụla,” ka otu uche akwụkwọ akụkọ bụ́ The Monitor nke Bridgetown, Nova Scotia, kwuru. Gịnị bụ onyinye ahụ? Ọ bụ “ihe nlereanya [ya] magburu onwe ya nke ịkwụwa aka ọtọ.”

Anna na nwa ya nwanyị bụ́ Tanya kwụsịrị n’otu ebe obibi a na-erekpọ ngwá ụlọ dị na ya ma zụrụ otu akpa ọcha Tanya ga-eji tinye Bible ya. Mgbe ha laruru ụlọ, Tanya dọpere otu zip dị n’ime akpa ahụ, o jukwara ya anya ịhụ akwụkwọ ego dị $1,000. Ozugbo ahụ, nne na nwa laghachiri n’ebe obibi ahụ a na-erekpọ ngwá ụlọ dị na ya ma nyeghachi nwanyị ahụ resịrị ha akpa ahụ ego ahụ. Ihe àmà gosiri na akpa ahụ a na-ejikebeghị mee ihe bụ nke nne ya nwụrụ n’oge na-adịbeghị anya, bụ́ onye rịara ọrịa Alzheimer’s, e nyochaghịkwa ya nke ọma tupu e ree ya. N’ịbụ onye nwere obi ekele dị ukwuu, nwanyị ahụ kwuru, sị: “O meela ka m maliteghachi ịtụkwasị mmadụ obi . . . Ọ dị mma ịmata na a ka nwere ndị na-akwụwa aka ọtọ.”

Isiokwu dị n’ihu akwụkwọ akụkọ ógbè ha nke kwuru banyere ihe ahụ merenụ hotara na Anna na-ekwu, sị: “Dị ka Ndịàmà Jehova, ọ dịghị ihe ọzọ anyị gaara eme. Anyị nwere [akọ na uche] e ji Bible zụọ. Anyị chọkwara ịkụziri Tanya ihe ziri ezi.” Akpa ọcha ọhụrụ ahụ ga-abụrụ Tanya ihe ncheta pụrụ iche banyere ihe mmụta n’ịkwụwa aka ọtọ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya