Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
February 8, 2002
Ụbọchị Agbamakwụkwọ—Ime Ka Ọ Bụrụ Mmalite Na-enye Aṅụrị
Ọtụtụ mgbe, a na-eme nkwadebe dị ukwuu maka ụbọchị agbamakwụkwọ. Ma olee otú a pụrụ isi mee ka alụmdi na nwunye ahụ n’onwe ya bụrụ nke obi ụtọ, nke na-adịgide adịgide?
3 “Ụbọchị Anyị Kasị Nwee Obi Ụtọ ná Ndụ”
4 Ụbọchị Agbamakwụkwọ—Ọ Na-enye Obi Ụtọ Ma Na-achọ Ihe Dị Ukwuu n’Aka Mmadụ
9 Alụmdi na Nwunye Kwesịrị Ịbụ Njikọ Na-adịgide Adịgide
14 Ị̀ Maara?
18 Ịchọta Ebe Ha Ga-akpọ nke Ha
23 Ụwa Ebe Ụkwụ Ga-eru Onye Ọ Bụla Ala
32 “Ụmụ Akwụkwọ Na-eme Nnyocha na Ya Mgbe Mgbe”
Ònye Bụ Maịkel Onyeisi Ndị Mmụọ Ozi? 12
Ọ bụ nanị ndị mmụọ ozi abụọ ka a kpọrọ aha ha n’ime Bible. Mata onye mmụọ ozi ahụ a kpọrọ Maịkel bụ.
Gịnị Na-akpata Ọgbọ nke Jupụtara n’Ọnụma? 26
N’ihi gịnị ka ọnụma n’okporo ụzọ, ọnụma n’ime ụgbọelu, ọnụma n’ebe obibi, na ụdị ọnụma ndị ọzọ ji abawanye ụba?