Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
March 8, 2002
Ndị Nkụzi—Gịnị Ka Anyị Ga-eme Ma E Wezụga Ha?
Ikekwe e nwere ọnụ ọgụgụ ndị nkụzi karịrị ndị ọ bụla na-arụ ụdị ọrụ ọzọ n’ụwa. Anyị nile ji ha ụgwọ ekele. Ma olee ihe ọrụ nkụzi na-ewe, ihe ize ndụ ndị dị na ya, nakwa ọṅụ ndị dị na ya?
3 Ndị Nkụzi—Gịnị Mere Ha Ji Dị Anyị Mkpa?
5 Gịnị Mere E Ji Abụ Onye Nkụzi?
7 Ọrụ Nkụzi—Ihe Ọ Na-ewe na Ihe Ize Ndụ Ndị Dị na Ya
12 Ọrụ Nkụzi—Afọ Ojuju na Ọṅụ Ndị A Na-enweta na Ya
17 Ihe Ndị Na-eme Ka Ebe Ọrụ Dị Ize Ndụ
18 Ime Ka Ebe Ọrụ Gị Dị Nchebe
20 N’ihi Gịnị Ka Ịnyịnya Ibu Ọhịa Ji Enwe Akara?
21 Echiche Ziri Ezi Banyere Ọrụ
30 Ekwensu—Ọ̀ Bụ Ajọ Onye Dị Adị n’Ezie?
31 Mmanụ Aṅụ—Ihe Dị Ụtọ nke Na-agwọ Ọrịa
32 A Na-akpọ Gị Òkù—Ị̀ Ga-abịa?
Ihe Mkpori Ndụ Na-akwalite Ezi Ahụ́ Ike—Ịgba Ígwè 24
Ọtụtụ nde mmadụ na-agba ígwè kwa ụbọchị—na-aga ọrụ nakwa dị ka ihe mkpori ndụ. Olee nke ga-ekwesị gị?
Obi Amamikpe—Ọ̀ Dị Njọ Mgbe Nile?
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 3]
IHU AKWỤKWỌ: UNITED NATIONS/RAY WITLIN