Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Septemba–Ọktoba 2013
© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. All rights reserved.
GỤỌ ISIOKWU NDỊ A N’ỊNTANET
NDỊ NA-ETO ETO
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ . . .
GỊNỊ KA M GA-EME MA AHỤ́ ADỊGHỊ M? (Nkebi nke 2)
Gụọ otú mmadụ anọ na-eto eto si na-enwe obi ụtọ n’agbanyeghị na ha na-arịa ọrịa.
(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere NDỊ NA-ETO ETO)
ỤMỤAKA
Gụọ gbasara ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Mee ihe ndị e kwuru ebe a. Jiri ha nyere ụmụ gị aka ka ha matakwuo ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Jirikwa ya nyere ha aka ka ha na-akpakwu àgwà ọma.
(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere ỤMỤAKA)
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji nke 2]
© Bettmann/CORBIS