Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Julaị-Ọgọst 2014
© 2014 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
ISIOKWU TETA! A
Gịnị Ka E Ji Ama Ezigbo Enyi?
PEEJI NKE 4-7
16 ‘Amamihe Na-akpọ Òkù’—Ị̀ Na-anụ Ya?
GỤỌ ISIOKWU NDỊ A N’ỊNTANET
NDỊ NA-ETO ETO
E nwere ọtụtụ ajụjụ ndị na-eto eto na-ajụ. Gụọ otú e si jiri Baịbụl zaa ụfọdụ n’ime ha, dị ka:
• “Ètoruola M Ibiri nke Onwe M?”
• “Olee Ihe M Ga-eme Ka Mmekọ Nwoke na Nwaanyị Ghara Ịna-abata M n’Obi?”
Leekwa fim isiokwu ya bụ What Your Peers Say—Cell Phones.
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI > NDỊ NA-ETO ETO)
ỤMỤAKA
Gụọ gbasara ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Mee ihe ndị e kwuru ebe ahụ. Jiri ha nyere ụmụ gị aka ka ha matakwuo ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Jirikwa ya nyere ha aka ka ha na-akpakwu àgwà ọma.
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI > ỤMỤAKA)