Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Septemba–Ọktoba 2014
© 2014 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
ISIOKWU TETA! A
Otú Anyị Ga-esi Na-adị n’Udo
PEEJI NKE 3-6
GỤỌ ISIOKWU NDỊ A N’ỊNTANET
NDỊ NA-ETO ETO
E nwere ọtụtụ ajụjụ ndị na-eto eto na-ajụ. Gụọ otú e si jiri Baịbụl zaa ụfọdụ n’ime ha, dị ka:
• “Gịnị ka m ga-eme ma ndị mụrụ m gwa m ihe m ga-eme?”
• “M̀ Kwesịrị Ịhapụ Ya?”
Leekwa fim isiokwu ya bụ What Your Peers Say—Healthy Lifestyles.
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere NDỊ NA-ETO ETO)
ỤMỤAKA
Gụọ gbasara ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Mee ihe ndị e kwuru ebe ahụ. Jiri ha nyere ụmụ gị aka ka ha matakwuo ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Jirikwa ya nyere ha aka ka ha na-akpakwu àgwà ọma.
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere ỤMỤAKA)