Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
Mee–Jun 2015
© 2015 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
ISIOKWU TETA! A
Chineke Ọ̀ Dị?—Gịnị Mere Anyị Ji Kwesị Ịma ma Ọ̀ Dị?
PEEJI NKE 3-6
IHE NDỊ A DỊ N’ỊNTANET
NDỊ NA-ETO ETO
Vidio a dị na Bekee. I lee ya, ị ga-ahụ ihe ndị na-eto eto ibe gị kwuru gbasara egwuregwu iberiibe na ihe mmadụ ga-eme ka a ghara igwusa ya ụdị egwuregwu a.
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere > NDỊ NA-ETO ETO)
ỤMỤAKA
Kpọnyere ụmụ gị katuun ndị ga-atọ ha ụtọ ma baara ha uru. Otu n’ime ha bụ Na-adị Ọcha.
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere > ỤMỤAKA)