Okwu Mmalite
Gịnị mere o ji dị mma ka anyị buru ụzọ kwadebe akwadebe maka ọdachi?
Baịbụl kwuru, sị: “Onye maara ihe nke hụrụ ọdachi agawo zoo; ndị na-amaghị ihe, bụ́ ndị nọ na-aga, atawo ahụhụ si na ya pụta.”—Ilu 27:12.
Teta! a kwuru ihe ndị anyị kwesịrị ime tupu ọdachi emee, mgbe ọ na-eme na mgbe o mechara.