Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g20 nke 1 p. 3
  • Ị̀ Na-echegbukarị Onwe Gị?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ị̀ Na-echegbukarị Onwe Gị?
  • Teta!—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nrụgide Dị Mma, Nrụgide Dị Njọ
    Teta!—1998
  • Olee Otú M Ga-esi Merie Ihe Na-esiri M Ike n’Ụlọ Akwụkwọ?
    Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 1
  • Nchegbu—Ihe Ndị Na-akpata Ya na Mmetụta Ndị Ọ Na-enwe
    Teta!—2005
  • Nrụgide—“Nsí Ogbu na Nwayọọ”
    Teta!—1998
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2020
g20 nke 1 p. 3
Ebe otu nwaanyị nọ n’ebe ọ na-arụ ọrụ hulatara isi ya na-echegbu onwe ya.

IHE GA-ENYERE GỊ AKA IBELATA NCHEGBU

Ị̀ Na-echegbukarị Onwe Gị?

“Onye ọ bụla na-enwetụ nchegbu, ma mụnwa na-echegbukarị onwe m. Ọ bụghị naanị otu ihe na-echegbu m. Ihe na-echegbu m dị ọtụtụ. Ụfọdụ n’ime ha bụ ndọga na ilekọta di m isi na-akpakọchaghịzi ọnụ kemgbe ọtụtụ afọ, ọ nọkwa ná nnukwu ọrịa.”​—Jill.a

“Nwunye m hapụrụ m, naanị m azụwazie ụmụ abụọ anyị mụtara. Otu onye ịzụ ụmụ adịghị mfe. M nọkwa n’elu ya, a chụọ m n’ọrụ, enweghịkwa m ego m ga-eji rụzie ụgbọala m. Amaghị m ihe m ga-eme eme. Ihe a niile bịara ju m isi. Ama m na mmadụ igbu onwe ya adịghị mma, n’ihi ya, m rịọrọ Chineke ka ọ hapụ m ka m nwụọ.”​—Barry.

Ò nwere mgbe nchegbu na-ezu gị ahụ́, ya adị gị otú ahụ ọ dị Jill na Barry? Ọ bụrụ otú ahụ, isiokwu ndị dị na Teta! a ga-akasi gị obi ma nyere gị aka. Ha kwuru ihe ndị na-akpata nchegbu, nsogbu ndị o nwere ike ịkpata, na ihe ndị ga-enyere anyị aka ibelata ya.

a Aha a kpọrọ ụfọdụ ndị n’isiokwu a abụghị ezigbo aha ha.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya