Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g21 nke 1 p. 3
  • Amamihe nke Ga-eme Ka Ị Na-enwe Obi Ụtọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Amamihe nke Ga-eme Ka Ị Na-enwe Obi Ụtọ
  • Teta!—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Isiokwu Ndị Dị na Teta! A
    Teta!—2021
  • Otú E Si Enweta Obi Ụtọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
  • Otu Obodo Ukwu Africa Ebe Ọwụwa Anyanwụ Na-ezute Ọdịda Anyanwụ
    Teta!—2001
  • Ụzọ E Si Achọta Ezi Obi Ụtọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2001
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2021
g21 nke 1 p. 3
Ebe otu nwaanyị nọ n’ebe a na-ere nri n’otu okporo ámá dị n’India na-echebara ihe ọ gụrụ echiche.

Amamihe nke Ga-eme Ka Ị Na-enwe Obi Ụtọ

“Ọ bụ eziokwu na ihe ọjọọ ndị dị n’ụwa a, dị ka agha, ịda ogbenye, ọrịa, na mmegbu a na-emegbu ụmụaka na-ewute m, ma ugbu a, enwere m olileanya.”​—RANI.a

Rani malitere inwe ezigbo obi ụtọ mgbe ọ mụtara banyere Onye na-eme ka mmadụ nwee amamihe, ya bụ, Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile. Ka ị na-agụ isiokwu ndị dị n’akwụkwọ a, chọpụta otú ihe Chineke na-akụziri anyị ga-esi nyere gị aka . . .

  • ka obi ụtọ dịrị n’ezinụlọ gị

  • ka gị na ndị ọzọ na-adị n’udo

  • ka ihe i nwere na-eju gị afọ

  • ka ị mata ihe mere anyị ji ata ahụhụ ma na-anwụ anwụ

  • ka i nwee olileanya na ihe ga-adị mma n’ọdịnihu

  • ka ị mata Onye kere anyị ma bịaruo ya nso

Ị ga-amatakwa na Chineke anaghị enye ndị ụfọdụ amamihe ya ma hapụ ndị ọzọ, kama ọ na-enye ya ndị niile chọrọ inweta ya.

a Aha a kpọrọ ụfọdụ ndị n’akwụkwọ a abụghị ezigbo aha ha.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya