Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • gl p. 12-13
  • “Ala Dị Mma nke Sakwara Mbara”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ala Dị Mma nke Sakwara Mbara”
  • ‘Ka Anyị Hụ Ezi Ala Ahụ’
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Mmụta Ndị Bara Uru Site n’Ala Nkwa Ahụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1996
  • “Jegharịa N’ala Nke A”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2004
‘Ka Anyị Hụ Ezi Ala Ahụ’
gl p. 12-13

“Ala Dị Mma nke Sakwara Mbara”

N’OSISI ahụ na-agba ọkụ, Chineke gwara Mozis na ya na-aga “ịnapụta [ndị Ya] n’aka ndị Ijipt, na ime ka ha . . . rigoruo ala dị mma nke sakwara mbara, ruo ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.”—Ọp 3:8.

Ala Nkwa ahụ Site n’Otu Akụkụ Ruo na nke Ọzọ

Ihe osise abụọ ndị a e ji kọmputa hazie pụrụ inyere gị aka ịghọta otú ógbè dịgasị iche iche nke Ala Nkwa ahụ dị. (E mere ka ebe ndị gbagoro agbago dị elu karịa otú ha hà n’ezie iji mee ka ebe ndị ka ibe ha elu pụta ìhè.) Lee graf nke tụrụ àgwà iji hụ ọ̀tụ̀tụ̀ ịdị elu nke ebe ndị ahụ ma e jiri ya tụnyere ịdị elu nke elu oké osimiri.

Otú Ala ahụ Dị

Chaatị e gosiri ebe a na-egosi otu ụzọ a pụrụ isi hazie n’usoro ógbè dịgasị iche iche ndị dị n’ala ahụ n’onwe ya. Ị pụrụ ịhụ nkọwa nwere ntụaka dị iche iche sitere na Bible banyere ógbè ndị ahụ na “All Scripture Is Inspired of God and Beneficial” (Ihe Ọmụmụ nke 1, peeji nke 270-278) na Insight on the Scriptures (Mpịakọta nke 2, peeji nke 568-571).a

[Ihe e dere n’ala ala peeji]

a Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ha.

[Chaatị/Map di na peeji 12, 13]

(Ị chọọ ịhụ ebe e sere map a, gaa n’akwụkwọ a nke e biri ebi)

Otú Ala ahụ Dị

Chaatị nke Na-egosi Ebe Ndị Dị n’Ala Ahụ

A. Ụsọ Osimiri Ukwu

B. Ala Dị Larịị nke Dị n’Ebe Ọdịda Anyanwụ Jọdan

1. Ala Dị Larịị nke Asha

2. Ala Ụsọ Osimiri Dọọ nke Dị Warara

3. Ala Ahịhịa Ndụ nke Sharọn

4. Ala Dị Larịị nke Filistia

5. Ndagwurugwu Dị n’Etiti nke Si Ebe Ọwụwa Anyanwụ Gaa Ọdịda Anyanwụ

a. Ala Dị Larịị nke Megido

b. Ndagwurugwu Jezril

CH. Ugwu Ndị Dị n’Ebe Ọdịda Anyanwụ Jọdan

1. Ugwu Nta Ndị Dị na Galili

2. Ugwu Nta Ndị Dị na Kamel

3. Ugwu Nta Ndị Dị na Sameria

4. Shefila (ugwu ndị dị ala)

5. Ala Ugwu nke Dị na Juda

6. Ọzara Juda

7. Negeb

8. Ọzara Peran

D. Araba (Ndagwurugwu Ebe Ala Tiwara Etiwa)

1. Ọdọ Mmiri Hula

2. Ebe Dị Gburugburu Oké Osimiri Galili

3. Ndagwurugwu Jọdan

4. Oké Osimiri Nnu (Osimiri Na-enwekebeghị Ihe Ndị Dị Ndụ)

5. Araba (n’ebe Ndịda Oké Osimiri Nnu)

E. Ugwu/Mbara Ala Ndị Dị n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ Jọdan

1. Beshan

2. Gilied

3. Amọn na Moab

4. Ala Ugwu Dị Larịị nke Idọm

F. Ugwu Ndị Dị na Lebanọn

[Map]

Ugwu Hemọn

Dan

Jeruselem

Biashiba

Ala Nkwa ahụ Site n’Otu Akụkụ Ruo na nke Ọzọ

mita amaụkwụ

2,500 7,500

2,000 6,000

1,500 4,500

1,000 3,000 Ala Ugwu Ala

nke Juda Moab

500 1,500

Shefila Ọzara

Ala Dị Larịị Juda

nke Filistia Ndagwurugwu Ebe

0 0 (Ọ̀tụ̀tụ̀ Ịdị Elu Ala Tiwara Etiwa

nke Oké Osimiri) Oké Osimiri Nnu

-500 -1,500

[Foto dị na peeji nke 13]

Ugwu Hemọn (mita 2,814; amaụkwụ 9,232)

[Foto dị na peeji nke 13]

Ụsọ Oké Osimiri Nnu; ebe kasị dị ala n’ụwa (ihe dị ka mita 400, o ji amaụkwụ 1,300 dị ala karịa elu oké osimiri)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya