Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 67
  • Na-ekpeku Jehova Ekpere Kwa Ụbọchị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-ekpeku Jehova Ekpere Kwa Ụbọchị
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Na-ekpe Ekpere Kwa Ụbọchị
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Ịbịaru Chineke Nso n’Ekpere
    Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
  • Chineke Meere Anyị Ihe Ọma Kwe Ka Anyị Na-ekpegara Ya Ekpere
    Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
  • Jehova Ọ̀ Na-anụ Ekpere Anyị?
    Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 67

Abụ nke 67

Na-ekpeku Jehova Ekpere Kwa Ụbọchị

Nke E Biri Ebi

(1 Ndị Tesalonaịka 5:⁠17)

1. N’akpọku Jaa, Onye n’anụ ekpere.

Ọ bụ ih’ùgwù o nyere Ndịàmà ya.

Gwa y’otú obi dị gị, dị k’enyi,

Tụkwasị ya obi mgbe niile.

N’akpọku Jaa kw’ụbọchị.

2. N’akpọku Jaa, kelee ya maka ndụ,

Rịọ ya k’ọ gbaghara gị mmehie gị.

K’anyị kwupụtara ya mmehi’anyị.

O ker’anyị, mara n’anyị bụ ájá.

N’akpọku Jaa kw’ụbọchị.

3. Kpọkuo Jehova n’oge nsogbu.

Ọ bụ Nn’anyị, nke nọ anyị nso.

Rịọ k’o chebe gị ma nyere gị aka;

Tụkwasị ya obi, atụl’egwu.

N’akpọku Jaa kw’ụbọchị.

(Gụọkwa Mat. 6:9-13; 26:41; Luk 18:⁠1.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya