Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lfb p. 38-39
  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 4

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 4
  • Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 11
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • O Chebere Ezinụlọ Ya, Gbooro Ha Mkpa Ha ma Rubere Chineke Isi Ruo Ọnwụ
    Ṅomie Okwukwe Ha
  • ‘Onyeikpe Ụwa Dum’ Na-eme Ihe Ziri Ezi Mgbe Niile
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
  • O Chebere Ezinụlọ Ya, Gbooro Ha Mkpa Ha, Rubekwara Chineke Isi Ruo Ọnwụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
lfb p. 38-39
Ebe Mosis na ndị Izrel nọ na-ele ka Oké Osimiri Uhie na-ekewa abụọ

Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 4

Nkebi a ga-akọrọ anyị gbasara Josef, Job, Mosis, na ndị Izrel. Ha niile diri ọtụtụ nsogbu Ekwensu kpataara ha. E megburu ụfọdụ n’ime ha, tụọ ụfọdụ mkpọrọ, jiri ụfọdụ mere ndị ohu, gbuodị ụfọdụ. Ma, Jehova si n’ụzọ dị iche iche chebe ha. Ọ bụrụ na ị bụ nne ma ọ bụ nna, nyere nwa gị aka ka ọ ghọta otú ndị ahụ fere Jehova si nwee okwukwe n’agbanyeghị ahụhụ ha tara.

Jehova ji Ahụhụ Iri ọ tara ndị Ijipt gosi na ya ka chi ha niile ike. Mee ka nwa gị ghọta otú Jehova si chebe ndị ya n’oge gara aga na otú o si echebe ndị ya n’oge anyị a.

ISI IHE NKEBI A NA-AKỤZIRI ANYỊ

  • Josef jụrụ ịkwa iko n’ihi na ọ hụrụ Jehova n’anya

  • Job ekweghị ka ahụhụ ndị ọ tara mee ka ọ hapụ Jehova

  • Ebe ọ bụla Mosis nọ, o chefughị na ya na-efe Chineke

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya