Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lfb p. 160-161
  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 11

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 11
  • Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 13
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 4
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Ònye Bụ Jizọs Kraịst?
    Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 12
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
lfb p. 160-161
Ebe Josef na-akụziri Jizọs ọrụ ịkwa nkà. Meri na ụfọdụ ụmụnne Jizọs nọ ha nso

Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 11

Malite ná nkebi a gawa, ihe ndị a ga-akọrọ anyị bụ ihe ndị dị n’Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst. A mụrụ Jizọs n’ezinụlọ ndị ogbenye, ndị bi n’otu obere obodo. Nna ya bụ ọkwá nkà, o sokwa ya rụọ ọrụ a. Ọ bụ Jizọs ga-azọpụta ndị mmadụ. Jehova ahọrọla ya ka ọ bụrụ Eze Alaeze eluigwe. Ọ bụrụ na ị bụ nne ma ọ bụ nna, nyere nwa gị aka ka ọ ghọta ihe mere Jehova ji họrọ ezinụlọ ahụ a mụrụ Jizọs na ya, ka ọ bụrụkwa ebe ọ ga-anọ too. Nyere ya aka ka ọ ghọta otú Jehova si chebe Jizọs ka Herọd ghara igbu ya nakwa otú o si bụrụ na e nweghị ihe ga-eme ka Jehova ghara imezu uche ya. Gị na ya mụọ otú Jehova si jiri Jọn kwadebere Jizọs ụzọ. Meekwa ka ọ ghọta ihe Jizọs mere malite mgbe ọ dị obere iji gosi na o jighị amamihe Jehova egwu egwu.

ISI IHE NKEBI A NA-AKỤZIRI ANYỊ

  • Na-anabata ndokwa Jehova mere

  • Jizọs kwetara ka a mụọ ya ka ọ bụrụ nwa ọhụrụ n’ụwa n’agbanyeghị na ọ bụ Ọkpara Chineke

  • Jọn Onye Na-eme Baptizim wedara onwe ya ala ma nyere ndị mmadụ aka ịkwadebe maka ọbịbịa Mezaya

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya