Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lfb p. 174-175
  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 12

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 12
  • Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Banyere Ekpere Chineke Na-anụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • “Onyenwe Anyị, Kụziere Anyị Otú E Si Ekpe Ekpere”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2004
  • Eziokwu Banyere Alaeze Chineke
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2020
  • Ànyị Kwesịrị Ikpegara Jizọs Ekpere?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
lfb p. 174-175
Ebe Jizọs na-akụziri ma ndị torola eto ma ụmụaka ihe

Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 12

Jizọs kụziiri ndị mmadụ banyere Alaeze eluigwe. Ọ kụzikwaara ha ka ha na-ekpe ekpere ka e doo aha Chineke nsọ, ka Alaeze ya bịa, nakwa ka e mee uche ya n’ụwa. Ọ bụrụ na ị bụ nne ma ọ bụ nna, kọwaara nwa gị ihe ihe ndị e kwuru n’ekpere a pụtara nakwa uru ha baara anyị. Jizọs ekweghị ka Setan mee ka ọ kwụsị ife Chineke. Jizọs họọrọ ndịozi ya, ha abụrụ ndị mbụ n’ime ndị ga-eso ya chịa n’Alaeze Chineke. Mee ka ọ ghọta na Jizọs ejighị ife Chineke ezigbo ofufe gwuo egwu. Jizọs chọrọ inyere ndị mmadụ aka. Ọ bụ ya mere o ji gwọọ ndị ọrịa, nye ndị agụụ ji nri, kpọlitekwa ndị nwụrụ anwụ n’ọnwụ. O ji ọrụ ebube ndị a ọ rụrụ gosi ihe Alaeze Chineke ga-emere ndị mmadụ.

ISI IHE NKEBI A NA-AKỤZIRI ANYỊ

  • Jizọs nyere ndị na-eso ụzọ ya ọrụ ikwusa ozi ọma Alaeze Chineke na ime ka ndị mmadụ bụrụ ndị na-eso ụzọ ya

  • Buru ụzọ na-arịọ ihe ndị gbasara Jehova tupu gị arịọwa ihe ndị ọ ga-emere gị

  • Jiri obi gị niile gbaghara onye mejọrọ gị. Na-emesokwa ndị ọzọ ihe otú ị chọrọ ka ha na-emeso gị

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya