Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lfb p. 94-95
  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 7

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 7
  • Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Devid na Sọl
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Ihe Mere Devid Ji Gbaa Ọsọ
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Samuel nke Mbụ
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • E Chie Devid Eze
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
lfb p. 94-95
Ebe Devid na-alụso anụ ọhịa bea bịara ịdọgbu atụrụ ya ọgụ

Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 7

Nkebi a ga-akọrọ anyị gbasara Eze Sọl na Eze Devid. Ihe ndị a kọrọ gbasara ha were ihe dị ka afọ iri asatọ. Mgbe Sọl ghọrọ eze, ọ dị umeala n’obi ma na-atụ egwu Chineke. Ma obere oge, ọ gbanwere, kwụsị ịna-erubere Jehova isi. Ihe a mere ka Jehova jụ ya. Ka oge na-aga, Jehova gwara Samuel ka o tee Devid mmanụ ka ọ bụrụ eze ọzọ ga-achị ndị Izrel. Sọl nweere Devid anyaụfụ ma gbaa mbọ ọtụtụ ugboro ka o gbuo ya. Ma, Devid emegwaraghị ya. Jonatan nwa Sọl ma na Jehova ahọrọla Devid ka ọ chịwa ndị Izrel. Ọ bụ ya mere o ji kwado Devid. Devid mere mmehie ndị jọgburu onwe ha, ma ọ nabatara aka ná ntị Jehova dọrọ ya. Ọ bụrụ na ị bụ nne ma ọ bụ nna, nyere nwa gị aka ka ọ ghọta ihe mere anyị ji kwesị ịna-erubere Chineke isi.

ISI IHE NKEBI A NA-AKỤZIRI ANYỊ

  • Ihe kacha mkpa anyị nwere ike inye Jehova bụ irubere ya isi na ịhụ ya n’anya

  • Mmadụ mee gị ihe ọjọọ, emegwarala ya. Kama, chere Jehova ka o dozie nsogbu ahụ

  • Ọ bụrụ na anyị emee mmehie jọgburu onwe ya, anyị ekwesịghị izo ya

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya