Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sjj abụ 137
  • Ụmụ Nwaanyị Ndị Nwere Okwukwe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ụmụ Nwaanyị Ndị Nwere Okwukwe
  • Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Inyom Kwesịrị Ntụkwasị Obi na Ụmụnna Nwaanyị
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Na-akwado Ụmụnna Nwaanyị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2020
  • Ị̀ Na-emeso Ụmụ Nwaanyị Otú Jehova Si Emeso Ha?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
  • Ndị Inyom “Ndị Na-adọgbu Onwe Ha n’Ọrụ n’Ime Onyenwe Anyị”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
sjj abụ 137

ABỤ NKE 137

Ụmụ Nwaanyị Ndị Nwere Okwukwe

Nke E Biri Ebi

(Ndị Rom 16:2)

  1. 1. Sera na Esta, Meri, Rut, nan-dịọ-zọ,

    Ha niile bụn-d’inyom fere Jehova.

    Ihe kacha ham-kpa bụi-fe Jehova.

    Ha nwer’okwukwe. Anyị maar’aha ha.

    E nweren-dị fekwara Jehova

    Baịbụl n’akpọgh’aha, ma ha nwer’okwukwe.

  2. 2. Ha nwer’ob’ike, ha niile dịo-biọma.

    Ha hụrụ Jehova nan-dịọ-zọ n’anya.

    K’anyị niile n’agbalị n’eṅomi ha.

    Anyị nwer’ụmụ nwaanyị n’eme ka ha.

    Ha n’agbalị n’ofufe Jehova.

    Ha niile n’agbam-bọ. K’anyị n’eṅomi ha.

  3. 3. Ụmụnna nwaanyị n’agbalị n’ọgbakọ,

    Unu jio-biu-nu dum n’efe Jehova.

    Unu n’erub’isi, dịu-meala n’obi.

    Ọ hụr’unu n’anya. Unua-tụl’egwu.

    Ka Jehova Chinek’anyị meekwa

    K’okwukw’unu si’ike. Ụgw’ọr’unu dịn-so.

(Gụọkwa Fil. 4:3; 1 Tim. 2:9, 10; 1 Pita 3:4, 5.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya